KOLEKT MAKA EPIFANI NKE ABUO
Nna nke puru ime ihe niile, lekwasi anya n’ochicho mkpuru obi nke ndi oru Gi, ma setipu aka nri Gi di ike iburu anyi ihe mgbochi megide ndi iro anyi niile, site na Jisos Kraist bu Onye nwe anyi. Amin.